Russia dọrọ Turkey aka ná ntị banyere esemokwu dị nso n'ókè
Rọshịa kwuputara nchegbu ya banyere ọnọdụ ahụ siri ike na ókèala Syria na Turkey ma dọọ ha abụọ aka ná ntị ka ha zere esemokwu. Moscow dọrọ aka ná ntị na West ka ọ ghara ịchọ ụzọ itinye aka na ...


